JENESIS 35:11 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
JENESIS 35:11 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Chineke sịrị ya, “Abụ m Chineke onye pụrụ ime ihe niile. Mụọ ọmụmụ, baakwa ụba nʼọnụọgụgụ. Otu mba na igwe mba ga-esi na gị pụta. Ndị eze ga-esitekwa gị nʼahụ pụta.
Kesaa
JENESIS 35 BIUJENESIS 35:11 IGBOB (Bible Nso)
Chineke we si ya, Mu onwem bu Chineke Nke puru ime ihe nile: gi mua ọmùmù ba kwa uba; mba na nkpọkọta mba gādi site na gi, ndi-eze gēsi kwa n'úkwù-gi puta
Kesaa
JENESIS 35 IGBOB