JENESIS 3:12 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
JENESIS 3:12 IGBOB (Bible Nso)
Madu ahu we si, Nwayi ahu nke I nyerem ka mu na ya biri, ya onwe-ya nyerem nkpuru sitere n'osisi ahu, m'we rie.
JENESIS 3:12 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nwoke ahụ sịrị, “Nwanyị ahụ i mere ka mụ na ya nọdụ, ọ bụ ya nyere m mkpụrụ sitere nʼosisi ahụ, m rie.”