Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

JENESIS 19:20 - Compare All Versions

JENESIS 19:20 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Lee obodo dị nso nke m nwere ike ịgbaga. Ọ bụ obodo dị nta. Kwere ka m gbaga nʼebe ahụ. Obodo nta ka ọ bụ, ọ bụghị ya? Aga m echebekwa ndụ m na ya.”

JENESIS 19:20 IGBOB (Bible Nso)

biko, le, obodo a di nso ib͕alaga n'ebe ahu, nke ahu bu kwa obodo ntà: biko, ka m'wepuga onwem je ebe ahu, (ọ̀ bughi obodo ntà?) nkpuru-obim gādi kwa ndu.