JENESIS 18:18 - Compare All Versions
JENESIS 18:18 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ebraham aghaghị ịbụ mba dị ukwuu dịkwa ike. A ga-agọzikwa agbụrụ niile nọ nʼụwa site na ya.
Kesaa
JENESIS 18 BIUJENESIS 18:18 IGBOB (Bible Nso)
ebe Abraham nāghaghi ighọ mba di uku nwe kwa ume, agāgọzi kwa mba nile nke uwa nime ya?
Kesaa
JENESIS 18 IGBOB