JENESIS 1:1-3
JENESIS 1:1-3 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
Na mmalite Chineke kere eluigwe na ụwa. Ụwa bụ ihe na-enweghị ụdịdị ọbụla, bụrụkwa ihe tọgbọrọ nʼefu. Ọchịchịrị gbara nʼelu ogbu mmiri dị omimi. Mmụọ nke Chineke na-erugharị nʼelu ogbu mmiri ahụ. Mgbe ahụ Chineke kwuru sị, “Ka ìhè dị,” ìhè dịkwara.
Kesaa
Gụọ JENESIS 1