NDI GALETIA 3:7-9
NDI GALETIA 3:7-9 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
Matanụ nke a, na ọ bụ ndị nwere okwukwe bụ ụmụ Ebraham. Dị ka ọ dị nʼAkwụkwọ nsọ, nʼoge ahụ dị nʼihu, nke bụ ugbu a, Chineke ga-agụ ndị mba ọzọ dị ka ndị ezi omume, site nʼokwukwe ha nwere nʼime ya. Nʼihi nke a, o buru ụzọ zie Ebraham oziọma ahụ nʼoge gara aga sị, “A ga-agọzikwa agbụrụ niile nọ nʼụwa site na gị.” Ya mere, ndị dabeere nʼokwukwe bụkwa ndị na-eso Ebraham, nwoke okwukwe ahụ eketa ngọzị.
Kesaa
Gụọ NDI GALETIA 3NDI GALETIA 3:7-9 Bible Nso (IGBOB)
Ya mere maranu na ndi sitere n'okwukwe, ndi ahu bu umu Abraham. Ma ihe edeworo n'akwukwọ nsọ, ebe o buru uzọ hu na Chineke nēsite n'okwukwe gu ndi mba ọzọ na ndi ezi omume, o buru uzọ zìe Abraham ozi ọma, si, Agāgọzi mba nile nime gi. Ya mere ndi sitere n'okwukwe, ndia ka anāgọzi, ha na onye okwukwe ahu, bú Abraham.
Kesaa
Gụọ NDI GALETIA 3