NDI GALETIA 3:7-8
NDI GALETIA 3:7-8 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
Matanụ nke a, na ọ bụ ndị nwere okwukwe bụ ụmụ Ebraham. Dị ka ọ dị nʼAkwụkwọ nsọ, nʼoge ahụ dị nʼihu, nke bụ ugbu a, Chineke ga-agụ ndị mba ọzọ dị ka ndị ezi omume, site nʼokwukwe ha nwere nʼime ya. Nʼihi nke a, o buru ụzọ zie Ebraham oziọma ahụ nʼoge gara aga sị, “A ga-agọzikwa agbụrụ niile nọ nʼụwa site na gị.”
Kesaa
Gụọ NDI GALETIA 3