Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

NDI GALETIA 3:24-25 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

NDI GALETIA 3:24-25 IGBOB (Bible Nso)

Ya mere iwu ahu aghọwo onye-ozìzí-ayi ikpọrọ ayi biakute Kraist, ka ewe site n'okwukwe gua ayi na ndi ezi omume. Ma ebe okwukwe ahu biaworo, ayi anọghi ọzọ n'okpuru onye-ozizí.

NDI GALETIA 3:24-25 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Ya mere, iwu bụ onye nlekọta anyị, ruo mgbe Kraịst bịara, ka a gụọ anyị na ndị ezi omume site nʼokwukwe. Ma ebe ọ bụ na okwukwe abịala, anyị anọkwaghị nʼokpuru onye nlekọta ọzọ.