NDI GALETIA 3:16
NDI GALETIA 3:16 Bible Nso (IGBOB)
Ma ọ bu Abraham ka ekwere nkwa ndia, ya na Nkpuru-ya. Ọ sighi, Na nkpuru, dika Ọ nēkwu okwu bayere ọtutu; kama dika Ọ nēkwu okwu bayere otù Onye, Ọ si, Na Nkpuru-gi, Nke bu Kraist.
Kesaa
Gụọ NDI GALETIA 3