EZRA 5:11 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
EZRA 5:11 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma nke a bụ ihe ha zaghachiri anyị: “Anyị onwe anyị bụ ndị ohu Chineke nke eluigwe na ụwa. Anyị na-ewugharị ụlọnsọ nke otu eze ukwu ndị Izrel wuru nʼoge gara aga.
Kesaa
EZRA 5 BIUEZRA 5:11 IGBOB (Bible Nso)
Ma otú a ka ha zaghachiri ayi okwu, si, Ayi onwe-ayi bu ndi-orù nke Chineke nke elu-igwe na uwa, ayi nēwu kwa ulo nke ewuru ọtutu arọ gara aga site na mb͕e a, nke otù eze uku nke Israel nwere wuru, wuzu kwa.
Kesaa
EZRA 5 IGBOB