EZRA 5:1 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
EZRA 5:1 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ugbu a, ndị amụma, bụ Hegai, na Zekaraya nwa Ido buru amụma nye ndị Juu nọ na Juda nakwa Jerusalem. Ọ bụ nʼaha Chineke nke Izrel, onye na-achị ha ka ha buru amụma ahụ.
Kesaa
EZRA 5 BIUEZRA 5:1 IGBOB (Bible Nso)
Ma ndi-amuma, bú Hagai onye-amuma, na Zekaraia nwa Ido, buru amuma nye ndi-Ju ndi nọ na Juda na nime Jerusalem; ọ bu n'aha Chineke Israel ka ha buru amuma nye ha.
Kesaa
EZRA 5 IGBOB