EZRA 4:5 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
EZRA 4:5 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ha ji ngarị gota ụfọdụ ndịisi ka ha megide ha, mebikwaa atụmatụ ha niile nʼoge niile Sairọs bụ eze Peshịa, ruokwa nʼoge Daraiọs ghọrọ eze ọhụrụ Peshịa.
Kesaa
EZRA 4 BIUEZRA 4:5 IGBOB (Bible Nso)
ha nēgota kwa ndi nādu ọdu megide ha, imebi idu-ọdu-ha, ubọchi nile nke Sairọs, bú eze Peasia, ọbuná rue ọbubu-eze nke Daraiọs, bú eze Peasia.
Kesaa
EZRA 4 IGBOB