EZRA 4:4 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
EZRA 4:4 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ya mere ndị niile nọ ha gburugburu malitere ime ihe ga-ewetara ndị Juda ịda mba nʼobi, na ihe ga-eme ka ụjọ tụọ ha ịga nʼihu nʼọrụ iwu ụlọ ahụ.
Kesaa
EZRA 4 BIUEZRA 4:4 IGBOB (Bible Nso)
O rue na ndi ala ahu nēme ka aka ndi Juda ghara idi ike, ha nēme kwa ka ha tua egwu n'iwu ulo
Kesaa
EZRA 4 IGBOB