Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

EZRA 4:3 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

EZRA 4:3 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Ma Zerubabel, na Jeshua na ndịisi ọzọ zara sị ha, “Unu enweghị oke ọbụla nʼọrụ iwuru Chineke anyị ụlọnsọ. Naanị ndị anyị ga-ewuru ONYENWE ANYị, Chineke Izrel ụlọ ukwu a dịka Sairọs eze Peshịa nyere nʼiwu.”

EZRA 4:3 IGBOB (Bible Nso)

Zerubabel na Jeshua na ndi fọduru nke ndi-isi ulo nke ndi bu nna nke Israel we si ha, Ọ dighi nke ayi na unu nwekọrọ n'iwuru Chineke-ayi ulo; kama ayi onwe-ayi gēwukwara Jehova, bú Chineke Israel, ulo, dika eze, bú Sairọs eze Peasia, nyere ayi iwu.