EZRA 10:4 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
EZRA 10:4 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Biko, bilie gwa anyị ụzọ anyị ga-esi dozie ihe niile mebiri emebi. Anyị ga-eme ihe i kwuru.”
Kesaa
EZRA 10 BIUEZRA 10:4 IGBOB (Bible Nso)
Bilie; n'ihi na okwu a diri gi, ayi onwe-ayi nọye-kwa-ra gi: di ike, me kwa ya.
Kesaa
EZRA 10 IGBOB