EZRA 1:1 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
EZRA 1:1 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼafọ mbụ nke ọchịchị Sairọs, eze Peshịa, ime ka okwu ONYENWE ANYị nke sitere nʼọnụ Jeremaya mezuo, ONYENWE ANYị kpaliri mmụọ Sairọs, eze Peshịa ka o mee mkpọsa nʼalaeze ya niile, ma denyekwa ya nʼakwụkwọ iwu, sị
Kesaa
EZRA 1 BIUEZRA 1:1 IGBOB (Bible Nso)
Ma n'arọ mbu nke Sairọs, bú eze Peasia, ka okwu Jehova nke sitere n'ọnu Jeremaia we rè, Jehova kpọtere mọ nke Sairọs, bú eze Peasia, o we kwusa n'ala-eze-ya nile, ọzọ kwa, o tiyere ya n'odide-akwukwọ, si
Kesaa
EZRA 1 IGBOB