EZIKIEL 38:2-3
EZIKIEL 38:2-3 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
“Nwa nke mmadụ, chee ihu nʼala Magog, bukwaa amụma megide Gog, bụ onyeisi nke Meshek na Tubal. Buo amụma megide ya, sị, ‘Otu a ka Onye kachasị ihe niile elu, bụ ONYENWE ANYị kwuru: Ana m edo onwe m imegide gị, Gog, eze ukwu ndị Meshek na Tubal.
Kesaa
Gụọ EZIKIEL 38