EZIKIEL 38:16
EZIKIEL 38:16 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
Unu ga-abịa ibuso ndị m Izrel agha, kpuchie ala ha dịka igwe ojii. Nʼụbọchị ndị ahụ dị nʼihu, aga m eme ka gị, bụ Gog, bịa buso ala m agha, ka mba niile si otu a mata m, mgbe m mere ka ịdị nsọ m pụta ìhè nʼanya ha site nʼihe m ga-eme.’
Kesaa
Gụọ EZIKIEL 38