EZIKIEL 16:49 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
EZIKIEL 16:49 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
“ ‘Mmehie nwanne gị nwanyị Sọdọm bụ nganga, na umengwụ, na oke oriri. Ha jụrụ inyere ndị nọ na mkpa, na ndị agụụ na-agụ nọ nʼọnụ ụzọ ha aka.
Kesaa
EZIKIEL 16 BIUEZIKIEL 16:49 IGBOB (Bible Nso)
Le, nka bu ajọ omume nke Sọdọm, bú nwa-nne-gi nwanyi; npako, na afọ ojuju nri, na udo nke inọ-jū, diri ya na umu-ya ndinyom; ma o meghi ka aka nke onye ewedara n'ala na ob͕eye di ike.
Kesaa
EZIKIEL 16 IGBOB