Mafee gaa na ọdịnaya

ỌPUPU 9:8 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ỌPUPU 9:8 IGBOB (Bible Nso)

Jehova we si Moses na Eron, Kporonu n'onwe-unu ntu oké ọku nju aka abua, ka Moses wu kwa ya n'iru elu-igwe n'anya Fero.

ỌPUPU 9 IGBOB

ỌPUPU 9:8 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Mgbe ahụ, ONYENWE ANYị gwara Mosis na Erọn sị, “Sitenụ nʼekwu e ji esi nri kporo ntụ nke Mosis ga-awụli elu nʼihu Fero.

ỌPUPU 9 BIU