ỌPUPU 3:16 - Compare All Versions
ỌPUPU 3:16 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
“Gaa, kpọkọta ndị okenye Izrel niile zie ha sị, ‘ONYENWE ANYị Chineke nna nna unu, Chineke Ebraham, Chineke Aịzik, na Chineke Jekọb, egosila m onwe ya, sị m, Eleruola m ọnọdụ unu anya hụ ihe a na-eme unu nʼala Ijipt.
Kesaa
ỌPUPU 3 BIUỌPUPU 3:16 IGBOB (Bible Nso)
Je, chikọta ndi-okenye Israel, si ha, Jehova, bú Chineke nke nna-unu-hà, Chineke nke Abraham na Aisak na Jekob, Ọ mewom ka m'hu Ya anya, Ọ si, Eletawom unu n'ezie, hu kwa ihe anēme unu n'Ijipt
Kesaa
ỌPUPU 3 IGBOB