ỌPUPU 25:22 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ỌPUPU 25:22 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼebe ahụ, nʼetiti cherubim abụọ ndị ahụ dị nʼelu ihe mkpuchi igbe ọgbụgba ndụ, ka m ga-ezute gị, nye gị iwu niile ị ga-enye ndị Izrel.
Kesaa
ỌPUPU 25 BIUỌPUPU 25:22 IGBOB (Bible Nso)
M'gēzute kwa gi n'ebe ahu, kpayere gi uka site n'elu ebe-nkpuchi-nmehie, site n'etiti cherubim abua nke di n'elu ib͕e ihe-àmà ahu, bayere ihe nile nke M'gēnye gi n'iwu n'ebe umu Israel nọ.
Kesaa
ỌPUPU 25 IGBOB