Skip to content
Logò Ngwá Baịbụl

ỌPUPU 20:1-3 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ỌPUPU 20:1-3 IGBOB (Bible Nso)

Chineke we kwue okwu ndia nile, si, Mu onwem bu Jehova Chineke-gi, Onye mere ka i si n'ala Ijipt, n'ulo ndi-orù, puta. Gi enwela Chi ọzọ tiyerem.

Kekọrịta
ỌPUPU 20 IGBOB

ỌPUPU 20:1-3 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Chineke kwuru okwu ndị a niile sị: “Mụ onwe m bụ ONYENWE ANYị Chineke unu, onye kpọpụtara unu site nʼIjipt, bụ ala nke ibu ohu. “Ị gaghị enwe chi ọzọ tinyere m.

Kekọrịta
ỌPUPU 20 BIU