ỌPUPU 17:12 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ỌPUPU 17:12 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe ike gwụrụ aka Mosis, ha butere nkume tinye nʼokpuru ya mee ka ọ nọkwasị nʼelu ya. Erọn na Hua jidere aka Mosis abụọ welie ya elu, otu onye nʼakụkụ a, onye nke ọzọ nʼakụkụ nke ọzọ. Ime ka aka Mosis guzosie ike tutu ruo mgbe anwụ dara.
Kesaa
ỌPUPU 17 BIUỌPUPU 17:12 IGBOB (Bible Nso)
Ma aka Moses abua di arọ́; ha we were nkume, tiye ya n'okpuru ya, ọ nọkwasi ya; Eron na Hua we jide aka-ya abua elu, otù onye n'otù akuku, ibe-ya n'akuku ọzọ; aka-ya abua we nēguzosi ike rue ọdida-anyanwu.
Kesaa
ỌPUPU 17 IGBOB