Nọrọnụ jii. ONYENWE ANYị ga-alụrụ unu ọgụ.” Mgbe ahụ, ONYENWE ANYị gwara Mosis okwu sị ya, “Gịnị mere i ji na-akpọku m. Gwa ụmụ Izrel ka ha gaa nʼihu.
Jehova gēburu unu agha, ma unu onwe-unu gāb͕a nkiti. Jehova we si Moses, Gini mere i nētikum? gwa umu Israel ka ha bulie ije.
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị