Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

ỌPUPU 11:8 - Compare All Versions

ỌPUPU 11:8 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Ndị ọchịchị gị ndị a ga-abịa gbuo ikpere rịọọ m sị m, ‘Biko kpọrọ ndị gị pụọ nʼobodo anyị.’ Mgbe ha mesịrị nke a, aga m apụ.” Iwe were Mosis mgbe o si nʼụlọ Fero na-apụta.

ỌPUPU 11:8 IGBOB (Bible Nso)

Ndi-orù-gi ndia nile gārida-kutem, kpọ isi ala nyem, si, Pua, gi onwe-gi, na ndi nile nke nọ n'ukwu-gi: emesia m'gāpu. Ọ we si n'ebe Fero nọ pua n'iwe di ọku.