Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

ỌPUPU 1:13-14 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ỌPUPU 1:13-14 IGBOB (Bible Nso)

Ndi Ijipt we were nkpab͕u me umu Israel ka ha fè òfùfè: ha we were òfùfè siri ike me ka ndu-ha di ilu, n'urọ, na nime brick, na n'òfùfè nile ọ bula n'ọhia, òfùfè-ha nile nke ha mere ka ha fè nime ha di na nkpab͕u.

ỌPUPU 1:13-14 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Ha ji oke ọrụ mekpaa ụmụ Izrel ahụ nke ukwuu, mee ka ndụ ụmụ Izrel bụrụ ndụ jupụtara nʼihe ilu. Ha nyere ha ọrụ ike nke ịkpụ brik na ụrọ, tinyere ọrụ dị iche iche nʼubi ha. Nʼime ọrụ niile ha na-arụ, ndị Ijipt mesiri ha ike nke ukwuu.