ESTA 9:6 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ESTA 9:6 IGBOB (Bible Nso)
Ma nime Shushan, bú ulo uku eze, ndi-Ju b͕uru nnù ndikom na ọgu ise, me ka ha la n'iyì.
ESTA 9:6 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼime obodo ahụ e wusiri ike bụ Susa, ndị Juu gburu narị ndị ikom ise laa ha nʼiyi.