Mafee gaa na ọdịnaya

ESTA 9:4 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ESTA 9:4 IGBOB (Bible Nso)

N'ihi na Mọdekai di uku n'ulo eze, akukọ-ya we nējezu n'ala nile anāchi achi: n'ihi na nwoke ahu, bú Mọdekai, nāga n'iru n'idi uku.

ESTA 9 IGBOB

ESTA 9:4 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Nʼihi na Mọdekai bụ onye a ma ama nʼụlọeze, ọ bụkwa onye a maara aha ya nʼalaeze ahụ niile, nʼihi na ike ọchịchị ya na-abawanye ụba karịa ụbọchị niile.

ESTA 9 BIU