ESTA 9:32 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ESTA 9:32 IGBOB (Bible Nso)
Okwu-ọnu Esta we me ka okwu ndia nke Purim guzosie ike; ewe de ya n'akwukwọ.
ESTA 9:32 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Iwu a Esta nyere mesịrị ụkpụrụ mmemme Purim ike. E dekwara ya nʼakwụkwọ.