ESTA 9:3 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ESTA 9:3 IGBOB (Bible Nso)
Ndi-isi nile nke ala nile anāchi achi, na ndi nọchiri anya eze, na ndi nāchi ala, na ndi nēje ozi eze nwere, ha nēye-kwa-ra ndi-Ju aka; n'ihi na oké egwu Mọdekai dakwasiri ha.
Kekọrịta
ESTA 9 IGBOBESTA 9:3 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ndịisi ọchịchị obodo niile, ndị na-anọchite anya eze, na ndịisi, na ndị ozi eze, nyeere ndị Juu aka, nʼihi na ha tụrụ egwu Mọdekai.
Kekọrịta
ESTA 9 BIU