Mafee gaa na ọdịnaya

ESTA 9:28 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ESTA 9:28 IGBOB (Bible Nso)

na aganēcheta kwa ubọchi ndia me kwa ememe nime ha n'ọb͕ọ nile ọ bula, na ab͕uru ọ bula, na ala ọ bula anāchi achi, na obodo ọ bula; na ubọchi ndia nke Purim agaghi-esi kwa n'etiti ndi-Ju gabiga, na ncheta-ha agaghi-agwu kwa site na nkpuru-ha.

ESTA 9 IGBOB

ESTA 9:28 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Aga na-echeta ụbọchị ndị a, na-eme kwa ya nʼọgbọ niile ọbụla, nʼezinaụlọ ọbụla, nʼala ọbụla a na-achị nakwa obodo ọbụla. Ndị Juu aghaghị idebe mmemme ụbọchị Purim, ma ọ bụkwanụ ncheta ụbọchị ndị a apụọ nʼobi ọgbọ ha niile.

ESTA 9 BIU