Mafee gaa na ọdịnaya

ESTA 9:18 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ESTA 9:18 IGBOB (Bible Nso)

Ma ndi-Ju ndi nọ na Shushan kpọkọtara onwe-ha n'ubọchi nke-iri-na-atọ nime ya, na n'ubọchi nke-iri-na-anọ nime ya; ha we zuru ike n'ubọchi nke-iri-na-ise nime ya, me ya ubọchi ọṅuṅu-manya-vine na ọṅù.

ESTA 9 IGBOB

ESTA 9:18 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Ma ndị Juu nọ na Susa zukọtara nʼụbọchị nke iri na atọ, na nʼụbọchị nke iri na anọ. Emesịa, nʼụbọchị nke iri na ise ha zuru ike, mekwa ya ụbọchị ọṅụ na nke oriri na ọṅụṅụ.

ESTA 9 BIU