ESTA 8:6 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ESTA 8:6 IGBOB (Bible Nso)
N'ihi na #m'gēsi aṅa pu inagide ya mb͕e m'huru ihe ọjọ nke nābiakwasi ndim? #m'gēsi kwa aṅa pu inagide ya mb͕e m'huru ila-n'iyì umu-nnam?
ESTA 8:6 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼihi na m ga-esi aṅaa nagide ya, ịhụ ka a na-egbu ndị m, na-alakwa ụmụnna m nʼiyi?”