ESTA 8:3 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ESTA 8:3 IGBOB (Bible Nso)
Esta we kwu kwa ọzọ n'iru eze, da n'ala n'iru ukwu-ya abua, kwa ákwá, riọ ya aririọ-amara, bú ka o me ka ihe ọjọ Heman, bú onye Egag, na èchìchè-ya nke o chère megide ndi-Ju gabiga.
ESTA 8:3 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọzọkwa, Esta bịara nʼihu eze daa nʼala nʼụkwụ eze rịọ ya arịrịọ nʼanya mmiri ka ọ kwụsị echiche ọjọọ ahụ Heman onye Agag, chere megide ndị Juu.