ESTA 8:2 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ESTA 8:2 IGBOB (Bible Nso)
Eze we wezuga nb͕a-aka-ya, nke o mere ka ọ ghara idi n'aka Heman, o we nye ya Mọdekai. Esta we do Mọdekai onye-isi ulo Heman.
Kekọrịta
ESTA 8 IGBOBESTA 8:2 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe ahụ, eze wepụtara ọlaaka ikike ya, nke a gbapụtara site nʼaka Heman nye ya Mọdekai. Esta mekwara Mọdekai onye nlekọta akụnụba Heman.
Kekọrịta
ESTA 8 BIU