Skip to content
Logò Ngwá Baịbụl

ESTA 7:8 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ESTA 7:8 IGBOB (Bible Nso)

Eze we si n'ubi ab͕ara ogige nke ulo-ya biaghachi n'ulo ọṅuṅu manya-vine ahu; ma Heman adawo n'elu ihe-ndina nke Esta nọ n'elu ya. Eze we si, Ọ̀ gēweda kwa nwunye eze n'ala n'irum n'ulom? Mb͕e okwu ahu putara n'ọnu eze, ha kpuchiri iru Heman.

Kekọrịta
ESTA 7 IGBOB

ESTA 7:8 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Mgbe eze sitere nʼubi a gbara ogige lọghachita nʼụlọ oriri ahụ, lee ka Heman tụrụ onwe ya nʼelu oche ahụ Esta na-adabere nʼelu ya. Eze sịrị, “Ọ chọrọ iwedakwa nwunye eze nʼala nʼihu m nʼụlọ m?” Ngwangwa okwu a si nʼọnụ eze pụta, ha kpuchiri Heman akwa nʼihu.

Kekọrịta
ESTA 7 BIU