ESTA 7:5 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ESTA 7:5 IGBOB (Bible Nso)
Eze, bú Ahasuerọs, we za, si Esta, bú nwunye eze, Ònye ka ọ bu, bú onye a? òle ebe onye a nọ kwa, bú onye ahu nke obi-ya mere ka o zue ime otú a?
Kekọrịta
ESTA 7 IGBOBESTA 7:5 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Eze, bụ Sekses, jụrụ Esta, bụ nwunye eze, “Onye ka mmadụ ahụ bụ, olee ebe ọ nọ, bụ onye na-ezube ime ihe ọjọọ dị otu a?”
Kekọrịta
ESTA 7 BIU