ESTA 6:4 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ESTA 6:4 IGBOB (Bible Nso)
Eze we si, Ònye nọ n'ogige? Ma Heman abatawo n'ogige ulo eze nke di n'èzí, isi eze ka ọ kwuba Mọdekai n'osisi nke o doziri nye ya.
Kekọrịta
ESTA 6 IGBOBESTA 6:4 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Eze sịrị, “Onye nọ nʼogige?” Ma Heman ka batachara na mbata ogige ụlọeze, ịgwa eze banyere mkwugbu Mọdekai nʼelu osisi nke o guzobere nʼihi ya.
Kekọrịta
ESTA 6 BIU