ESTA 6:3 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ESTA 6:3 IGBOB (Bible Nso)
Eze we si, Nsọpuru na idi-uku gini ka emere Mọdekai n'ihi ihe a? Ndi-ozi eze, bú ndi nējere ya ozi, we si, Ọ dighi ihe emere ya.
Kekọrịta
ESTA 6 IGBOBESTA 6:3 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe ahụ eze jụrụ ajụjụ sị, “Gịnị bụ ihe ọma e meerela Mọdekai nʼihi ihe a o mere?” Ndị ozi ya zara, “O nwebeghị ihe ọbụla e meere ya!”
Kekọrịta
ESTA 6 BIU