Mafee gaa na ọdịnaya

ESTA 6:12 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ESTA 6:12 IGBOB (Bible Nso)

Mọdekai we laghachi n'ọnu-uzọ-ama eze. Ma Heman were ngwa la n'ulo-ya, nēru újú, ekpuchi-kwa-ra isi-ya.

ESTA 6 IGBOB

ESTA 6:12 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Emesịa, Mọdekai lọghachiri nʼọnụ ụzọ ama eze. Ma Heman mere ngwangwa laa nʼụlọ ya, kpuchiekwa isi ya nʼiru ụjụ

ESTA 6 BIU