Mafee gaa na ọdịnaya

ESTA 6:1 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ESTA 6:1 IGBOB (Bible Nso)

N'abali ahu urá eze fepuru n'anya-ya; o we si ka ewebata akwukwọ ihe-ncheta nke ihe emere n'ubọchi ahu, ewe nāgu ha n'iru eze.

ESTA 6 IGBOB

ESTA 6:1 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Nʼabalị ahụ, ụra abịaghị eze nʼanya ma ọlị. Nʼihi ya, o metụrụ ya nʼobi ịgụ akwụkwọ ihe ncheta. Ya mere, o nyere iwu ka e wetara ya akwụkwọ a na-edekọta ihe niile e mere nʼoge ọchịchị ya.

ESTA 6 BIU