Mafee gaa na ọdịnaya

ESTA 5:6 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ESTA 5:6 IGBOB (Bible Nso)

Eze we si Esta n'ọṅuṅu manya-vine ahu, Gini bu aririọ-gi? agēnye kwa gi ya: gini bu kwa ọchichọ-gi? rue nkera ala-eze ka agēme ya.

ESTA 5 IGBOB

ESTA 5:6 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Mgbe ha na-aṅụ mmanya, eze sịrị Esta, “Ugbu a, gwa m ihe ị chọrọ, aga m enye gị ya, ọ bụladị ma ọ bụrụ otu ọkara alaeze m.”

ESTA 5 BIU