Mafee gaa na ọdịnaya

ESTA 5:5 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ESTA 5:5 IGBOB (Bible Nso)

Eze we si, Menu ka Heman me ngwa ime ihe Esta kwuru. Eze na Heman we bia n'ọṅuṅu-manya-vine nke Esta mere.

ESTA 5 IGBOB

ESTA 5:5 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Eze tụgharịrị gwa ndị ozi ya sị, “Gwanụ Heman ka o mee ngwangwa bịa ka anyị gaa mee ihe Esta rịọrọ.” Emesịa, eze na Heman bịara nʼoriri Esta.

ESTA 5 BIU