Skip to content
Logò Ngwá Baịbụl

ESTA 5:4 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ESTA 5:4 IGBOB (Bible Nso)

Esta we si, Ọ buru na ọ di eze nma, ka eze na Heman bia ta n'ọṅuṅu-manya-vine ahu nke m'meworo ya.

Kekọrịta
ESTA 5 IGBOB

ESTA 5:4 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Esta zara sị, “Ọ bụrụ na ọ masịrị eze, achọrọ m ka gị na Heman bịa rie oriri m kwadooro unu taa.”

Kekọrịta
ESTA 5 BIU