ESTA 5:13 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ESTA 5:13 IGBOB (Bible Nso)
Ma ihe a nile adighi-ezurum, na mb͕e nile mu onwem nāhu Mọdekai, bú onye-Ju, ka ọ nānọdu n'ọnu-uzọ-ama eze.
ESTA 5:13 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma ihe ndị a niile bụ ihe efu mgbe ọbụla m na-ahụ Mọdekai onye Juu ahụ ka ọ na-anọdụ ala nʼọnụ ụzọ ama ụlọeze.”