Skip to content
Logò Ngwá Baịbụl

ESTA 4:8 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ESTA 4:8 IGBOB (Bible Nso)

Ọzọ, ndeputa odide-akwukwọ iwu ahu nke enyere nime Shushan ikpochapu ha, o nyere ya ya, ime ka Esta hu ya, na igosi ya; na inye ya iwu ibakuru eze, iriọ ya aririọ-amara, na ichọrọ ndi-ya ihe n'iru ya.

Kekọrịta
ESTA 4 IGBOB

ESTA 4:8 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

O nyekwara ya akwụkwọ iwu eze ebe e dere maka ịla ha nʼiyi, bụ nke akpọsara na Susa, ka o gosi ya Esta, kọwaakwa ya nye ya. Ọ gwara ya ka o nye ya iwu ka ọ bakwuru eze rịọ ya arịrịọ amara, rịọkwa ya ebere nʼihi ndị ya.

Kekọrịta
ESTA 4 BIU