ESTA 4:7 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ESTA 4:7 IGBOB (Bible Nso)
Mọdekai we gosi ya ihe nile mere ya, kọ-kwa-ra ya isi ego ahu nke Heman siri na ọ gātù nye n'ulo-àkù eze n'ihi ndi-Ju, ime ka ha la n'iyì.
Kekọrịta
ESTA 4 IGBOBESTA 4:7 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mọdekai kọọrọ ya ihe niile, na otu Heman si kwee nkwa ịkwụnye ego nʼụlọakụ eze ka e were laa ndị Juu nʼiyi.
Kekọrịta
ESTA 4 BIU