Skip to content
Logò Ngwá Baịbụl

ESTA 4:5 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ESTA 4:5 IGBOB (Bible Nso)

Esta we kpọ Hatak, bú otù onye nime ndi-onozi eze, onye eze mere ka o guzo n'iru ya, o we nye ya iwu ijekuru Mọdekai, imara ihe nka bu, na ihe kpatara nka.

Kekọrịta
ESTA 4 IGBOB

ESTA 4:5 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Mgbe ahụ, Esta ziri ka a kpọọ Hatak, otu nʼime ndị onozi eze, onye nke ọ bụ ọrụ ya ijere Esta ozi, gwa ya ka o jekwuru Mọdekai jụọ ya ihe kpatara nke a, na ihe mere o ji na-eme otu a.

Kekọrịta
ESTA 4 BIU