ESTA 4:4 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ESTA 4:4 IGBOB (Bible Nso)
Umu-ab͕ọghọ Esta na ndi-onozi-ya we bia gosi ya; o we nēb͕u nwunye eze ahu nb͕u n'obi nke-uku; o we zìe uwe iyikwasi Mọdekai, na iwezuga ákwà-nkpe-ya n'aru-ya: ma ọ naraghi ha.
Kekọrịta
ESTA 4 IGBOBESTA 4:4 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe ụmụ agbọghọ na ndị onozi Esta gwara ya ihe banyere Mọdekai, o wutere ya nke ukwuu. O zigaara Mọdekai uwe, ka o nwee ike gbanwee uwe mkpe ahụ o yi, ma ọ naraghị ha.
Kekọrịta
ESTA 4 BIU